Ndị Rom 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’eziokwu, obi dị ha ụtọ ime otú ahụ. Ha jidị ha ụgwọ ime ya. N’ihi na ọ bụrụ na mba dị iche iche ritere uru n’ihe Chineke nyere ndị nsọ ahụ, ha jikwa ụgwọ iji ihe ndị ha nwere jeere ndị nsọ ozi.+
27 N’eziokwu, obi dị ha ụtọ ime otú ahụ. Ha jidị ha ụgwọ ime ya. N’ihi na ọ bụrụ na mba dị iche iche ritere uru n’ihe Chineke nyere ndị nsọ ahụ, ha jikwa ụgwọ iji ihe ndị ha nwere jeere ndị nsọ ozi.+