2 Ndị Kọrịnt 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na unu ma amara Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu. Ọ bụ eziokwu na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya n’ihi ogbenye ọ dara. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:9 Ụlọ Nche,2/15/1992, p. 171/15/1992, p. 16-17
9 N’ihi na unu ma amara Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu. Ọ bụ eziokwu na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya n’ihi ogbenye ọ dara.