2 Ndị Kọrịnt 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe m nwere mkpa n’oge mụ na unu nọ, o nweghị onye n’ime unu m bụụrụ ibu arọ, n’ihi na ụmụnna ndị si Masedonia bịa wetara ihe niile kọrọ m.+ Emere m ihe niile m nwere ike ime ka m ghara ịbụrụ unu ibu arọ, agaghịkwanụ m abụrụ unu ibu arọ.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:9 Ịgba Àmà, p. 151 Ụlọ Nche,6/15/1990, p. 18-19
9 Mgbe m nwere mkpa n’oge mụ na unu nọ, o nweghị onye n’ime unu m bụụrụ ibu arọ, n’ihi na ụmụnna ndị si Masedonia bịa wetara ihe niile kọrọ m.+ Emere m ihe niile m nwere ike ime ka m ghara ịbụrụ unu ibu arọ, agaghịkwanụ m abụrụ unu ibu arọ.+