Ndị Kọlọsi 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M na-agba mbọ a iji kasie unu niile obi,+ ka unu dịrị n’otu, hụkwa ibe unu n’anya,+ si otú ahụ nweta ezigbo akụ̀. Akụ̀ a bụ na unu ga-amata nnọọ ihe nzuzo dị nsọ gbasara Chineke, ghọtakwa ya nke ọma. Ihe nzuzo a bụ Kraịst.+ Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ụlọ Nche,7/15/2009, p. 3-412/15/1994, p. 13-18
2 M na-agba mbọ a iji kasie unu niile obi,+ ka unu dịrị n’otu, hụkwa ibe unu n’anya,+ si otú ahụ nweta ezigbo akụ̀. Akụ̀ a bụ na unu ga-amata nnọọ ihe nzuzo dị nsọ gbasara Chineke, ghọtakwa ya nke ọma. Ihe nzuzo a bụ Kraịst.+