1 Pita 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ na-edi ahụhụ ọ na-ata mgbe a na-akpagbu ya maka na ọ na-agba mbọ ka akọnuche ya na-arụ ọrụ otú Chineke chọrọ,+ ihe ya ga na-amasị Chineke. 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ụlọ Nche,11/1/1990, p. 27
19 N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ na-edi ahụhụ ọ na-ata mgbe a na-akpagbu ya maka na ọ na-agba mbọ ka akọnuche ya na-arụ ọrụ otú Chineke chọrọ,+ ihe ya ga na-amasị Chineke.