Mkpughe 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onye nwere ntị, ya nụ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a:+ Onye meriri n’agha,+ m ga-ekwe ka o rie mkpụrụ si n’osisi nke ndụ,+ nke dị na paradaịs Chineke.’ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 315/15/2003, p. 11 Mmezu Mkpughe, p. 36-37, 306
7 Onye nwere ntị, ya nụ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a:+ Onye meriri n’agha,+ m ga-ekwe ka o rie mkpụrụ si n’osisi nke ndụ,+ nke dị na paradaịs Chineke.’