Mkpughe 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ọkpara Chineke, onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ onye ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa mara mma,+ kwuru ihe ndị a: Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:18 Mmezu Mkpughe, p. 47-48 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 15-16
18 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ọkpara Chineke, onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ onye ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa mara mma,+ kwuru ihe ndị a: