Mkpughe 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ, ndị ji efere asaa ahụ,+ wee bịa sị m: “Bịa, m ga-egosi gị ikpe ahụ a mara oké nwaanyị akwụna ahụ nke nọ ọdụ n’elu mmiri na-asọ ike ike,+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:1 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2019, p. 10 Ezigbo Ofufe, p. 163 Bible Na-akụzi, p. 220 Mmezu Mkpughe, p. 235-244
17 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ, ndị ji efere asaa ahụ,+ wee bịa sị m: “Bịa, m ga-egosi gị ikpe ahụ a mara oké nwaanyị akwụna ahụ nke nọ ọdụ n’elu mmiri na-asọ ike ike,+
17:1 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2019, p. 10 Ezigbo Ofufe, p. 163 Bible Na-akụzi, p. 220 Mmezu Mkpughe, p. 235-244