Jenesis 36:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 onyeisi bụ́ Kora, onyeisi bụ́ Getam, onyeisi bụ́ Amalek. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi Elifaz+ mụrụ n’ala Idọm. Ha bụ ụmụ ndị ikom Eda mụrụ.
16 onyeisi bụ́ Kora, onyeisi bụ́ Getam, onyeisi bụ́ Amalek. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi Elifaz+ mụrụ n’ala Idọm. Ha bụ ụmụ ndị ikom Eda mụrụ.