Jenesis 36:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Kora, Getam, na Amalek. Ọ bụ ha bụ ndị isi n’ụmụ Elifaz+ n’ala Ịdọm. Ha bụ ụmụ* Eda.