Jenesis 41:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O mekwara ka o jiri ụgbọ ịnyịnya ya nke abụọ kasị ùgwù gbagharịa,+ ka ha wee na-eti mkpu n’ihu ya, sị, “Avrek!”* wee si otú ahụ mee ya onyeisi ala Ijipt dum.
43 O mekwara ka o jiri ụgbọ ịnyịnya ya nke abụọ kasị ùgwù gbagharịa,+ ka ha wee na-eti mkpu n’ihu ya, sị, “Avrek!”* wee si otú ahụ mee ya onyeisi ala Ijipt dum.