Jenesis 45:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O nyere onye ọ bụla n’ime ha ákwà mgbokwasị ọhụrụ,+ ma o nyere Benjamin narị mkpụrụ ego ọlaọcha atọ na ákwà mgbokwasị ọhụrụ ise.+
22 O nyere onye ọ bụla n’ime ha ákwà mgbokwasị ọhụrụ,+ ma o nyere Benjamin narị mkpụrụ ego ọlaọcha atọ na ákwà mgbokwasị ọhụrụ ise.+