Jenesis 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha chịkwaara ìgwè anụ ụlọ ha, burukwa ngwongwo ha, ndị ha nwetara n’ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha batara n’Ijipt, Jekọb na ụmụ ya niile.
6 Ha chịkwaara ìgwè anụ ụlọ ha, burukwa ngwongwo ha, ndị ha nwetara n’ala Kenan.+ N’ikpeazụ, ha batara n’Ijipt, Jekọb na ụmụ ya niile.