Jenesis 24:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O wee sị m, ‘Jehova, bụ́ onye m jeworo ije n’ihu ya,+ ga-ezitere gị mmụọ ozi ya,+ ọ ga-emekwa ka i nwee ihe ịga nke ọma n’ụzọ gị;+ ị ga-alụtakwara nwa m nwoke nwaanyị site n’ezinụlọ m, sitekwa n’ụlọ nna m.+
40 O wee sị m, ‘Jehova, bụ́ onye m jeworo ije n’ihu ya,+ ga-ezitere gị mmụọ ozi ya,+ ọ ga-emekwa ka i nwee ihe ịga nke ọma n’ụzọ gị;+ ị ga-alụtakwara nwa m nwoke nwaanyị site n’ezinụlọ m, sitekwa n’ụlọ nna m.+