Levitikọs 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ,+ ọ ga-ewetara Jehova nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma maka mmehie o mere, otu ga-abụ maka àjà mmehie,+ otu abụrụ maka àjà nsure ọkụ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:7 Ụlọ Nche,6/1/2009, p. 26
7 “‘Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ,+ ọ ga-ewetara Jehova nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma maka mmehie o mere, otu ga-abụ maka àjà mmehie,+ otu abụrụ maka àjà nsure ọkụ.