Levitikọs 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 kpụtakwanụ otu oké ehi na otu ebule maka àjà udo+ ka e were ha chụọ àjà n’ihu Jehova, tinyere àjà ọka*+ nke a gwara mmanụ, n’ihi na ọ bụ taa ka Jehova ga-apụta ìhè n’ihu unu.’”+
4 kpụtakwanụ otu oké ehi na otu ebule maka àjà udo+ ka e were ha chụọ àjà n’ihu Jehova, tinyere àjà ọka*+ nke a gwara mmanụ, n’ihi na ọ bụ taa ka Jehova ga-apụta ìhè n’ihu unu.’”+