Levitikọs 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee weta àjà ọka ahụ,+ kpojuo ya aka ma suree ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ.+
17 O wee weta àjà ọka ahụ,+ kpojuo ya aka ma suree ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, ma e wezụga àjà nsure ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ.+