Levitikọs 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 E wepụ àjà a na-esu ọkụ+ ọ chụrụ n’ụtụtụ,+ ọ chụkwara àjà ọka. O kpooro ọka juru ọbụ aka ya ma suo ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.
17 E wepụ àjà a na-esu ọkụ+ ọ chụrụ n’ụtụtụ,+ ọ chụkwara àjà ọka. O kpooro ọka juru ọbụ aka ya ma suo ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà.