Levitikọs 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma Erọn fegharịrị obi ha na ụkwụ aka nri ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova, dị ka Mozis nyere n’iwu.
21 Ma Erọn fegharịrị obi ha na ụkwụ aka nri ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova, dị ka Mozis nyere n’iwu.