Levitikọs 13:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Ma ọ bụrụ na ntutu adapụsịa nwoke n’isi,+ ọ bụ isi nkwọcha. Onye ahụ dị ọcha.