Ọnụ Ọgụgụ 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Nashọn nwa Aminadab.+
17 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Nashọn nwa Aminadab.+