Ọnụ Ọgụgụ 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ga-anọchi ya+ ọgbụgba ndụ nke ịbụ ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na o kweghị ka a maa Chineke ya aka,+ o wee kpuchiere ụmụ Izrel mmehie ha.’”+
13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ga-anọchi ya+ ọgbụgba ndụ nke ịbụ ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na o kweghị ka a maa Chineke ya aka,+ o wee kpuchiere ụmụ Izrel mmehie ha.’”+