Ọnụ Ọgụgụ 26:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Ifrem.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri atọ na abụọ na narị ise. Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Josef, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
37 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Ifrem.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri atọ na abụọ na narị ise. Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Josef, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+