Diuterọnọmi 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’
2 ndị dị ike ma too ogologo, ụmụ Enak,+ bụ́ ndị gị onwe gị maara, ndị ị nụkwara ka a na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ònye pụrụ iguzosi ike n’ihu ụmụ Enak?’