Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+ Diuterọnọmi 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+ Diuterọnọmi 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha bụ ndị dị ike ma dị ọtụtụ, tookwa ogologo dị ka ụmụ Enak;+ Jehova wee laa ha n’iyi+ n’ihu ha, ka ha wee napụ ha ala ha ma bichie ha;
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+
28 Olee ebe anyị ga-agbago? Ụmụnne anyị emewo ka obi lọọ anyị mmiri,+ sị: “N’ebe ahụ, anyị hụrụ ndị gbara agba ma too ogologo karịa anyị,+ hụkwa nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe+ nakwa ụmụ Enak.”’+
21 Ha bụ ndị dị ike ma dị ọtụtụ, tookwa ogologo dị ka ụmụ Enak;+ Jehova wee laa ha n’iyi+ n’ihu ha, ka ha wee napụ ha ala ha ma bichie ha;