Diuterọnọmi 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee dee ná mbadamba nkume ndị ahụ ihe ahụ o dere ná ndị mbụ ahụ,+ bụ́ Okwu Iri ahụ,+ bụ́ ihe Jehova si n’etiti ọkụ+ gwa unu n’ugwu ahụ n’ụbọchị unu zukọtara;+ e mesịa, Jehova bunyere m ha.
4 O wee dee ná mbadamba nkume ndị ahụ ihe ahụ o dere ná ndị mbụ ahụ,+ bụ́ Okwu Iri ahụ,+ bụ́ ihe Jehova si n’etiti ọkụ+ gwa unu n’ugwu ahụ n’ụbọchị unu zukọtara;+ e mesịa, Jehova bunyere m ha.