Diuterọnọmi 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O wee dee ihe ahụ o deburu ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ+ ná mbadamba nkume ndị a, ya bụ, Iwu Iri ahụ,*+ bụ́ ihe Jehova si n’ọkụ gwa unu n’ugwu ahụ+ n’ụbọchị unu zukọtara.+ Jehova bunyekwara m ha.
4 O wee dee ihe ahụ o deburu ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ+ ná mbadamba nkume ndị a, ya bụ, Iwu Iri ahụ,*+ bụ́ ihe Jehova si n’ọkụ gwa unu n’ugwu ahụ+ n’ụbọchị unu zukọtara.+ Jehova bunyekwara m ha.