Diuterọnọmi 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma mụ onwe m nọrọ n’ugwu ahụ dị ka m nọrọ n’ụbọchị ndị mbụ, ya bụ, ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ Jehova wee gee m ntị n’oge ahụkwa.+ Jehova achọghị ibibi unu.+
10 Ma mụ onwe m nọrọ n’ugwu ahụ dị ka m nọrọ n’ụbọchị ndị mbụ, ya bụ, ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ Jehova wee gee m ntị n’oge ahụkwa.+ Jehova achọghị ibibi unu.+