Ọpụpụ 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mozis wee banye n’ime ígwé ojii ahụ ma gbagoo n’ugwu ahụ.+ Mozis wee nọgide n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ Ọpụpụ 34:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya na Jehova wee nọgide n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O wee dee okwu ọgbụgba ndụ ahụ, bụ́ Okwu Iri ahụ, n’elu mbadamba nkume ndị ahụ.+
18 Mozis wee banye n’ime ígwé ojii ahụ ma gbagoo n’ugwu ahụ.+ Mozis wee nọgide n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+
28 Ya na Jehova wee nọgide n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O wee dee okwu ọgbụgba ndụ ahụ, bụ́ Okwu Iri ahụ, n’elu mbadamba nkume ndị ahụ.+