Diuterọnọmi 28:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu ga na-agbago elu elu karịa gị, ma gị onwe gị ga na-agbada ala ala.+
43 Onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu ga na-agbago elu elu karịa gị, ma gị onwe gị ga na-agbada ala ala.+