Diuterọnọmi 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu erighị achịcha,+ unu aṅụghịkwa mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu, ka unu wee mara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’
6 Unu erighị achịcha,+ unu aṅụghịkwa mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu, ka unu wee mara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’