Joshụa 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nke a bụ ihe mere Jọshụa ji bie ha úgwù: ndị niile si n’Ijipt pụta, ndị nwoke, bụ́ ndị ikom niile na-aga agha, nwụrụ n’ụzọ,+ n’ala ịkpa, mgbe ha si n’Ijipt na-apụta.
4 Nke a bụ ihe mere Jọshụa ji bie ha úgwù: ndị niile si n’Ijipt pụta, ndị nwoke, bụ́ ndị ikom niile na-aga agha, nwụrụ n’ụzọ,+ n’ala ịkpa, mgbe ha si n’Ijipt na-apụta.