Joshụa 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ihe mere Joshụa ji bie ha úgwù bụ na ụmụ nwoke niile ndị si n’Ijipt pụta, ya bụ, ụmụ nwoke niile na-aga agha,* nwụrụ n’ụzọ n’ala ịkpa mgbe ha si n’Ijipt na-apụta.+
4 Ihe mere Joshụa ji bie ha úgwù bụ na ụmụ nwoke niile ndị si n’Ijipt pụta, ya bụ, ụmụ nwoke niile na-aga agha,* nwụrụ n’ụzọ n’ala ịkpa mgbe ha si n’Ijipt na-apụta.+