Joshụa 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O mekwara ka ụmụ ha nọchie ha.+ Ọ bụ ndị a ka Jọshụa biri úgwù, n’ihi na ha bụ ndị a na-ebighị úgwù, n’ihi na e bighị ha úgwù n’ụzọ.
7 O mekwara ka ụmụ ha nọchie ha.+ Ọ bụ ndị a ka Jọshụa biri úgwù, n’ihi na ha bụ ndị a na-ebighị úgwù, n’ihi na e bighị ha úgwù n’ụzọ.