Ọnụ Ọgụgụ 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘“Ụmụntakịrị unu, ndị unu sịrị na a ga-achịkọrọ,+ ọ bụ ha ka m ga-akpọba na ya, ha ga-amatakwa ala ahụ nke unu jụrụ.+ Diuterọnọmi 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ụmụntakịrị unu, bụ́ ndị unu kwuru banyere ha, sị: “A ga-achịkọrọ ha!”+ ụmụ unu kwa, ndị na-amaghị ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ taa, ọ bụ ha ga-aba n’ebe ahụ, ọ bụkwa ha ka m ga-enye ya, ha ga-enwetakwa ya.
31 “‘“Ụmụntakịrị unu, ndị unu sịrị na a ga-achịkọrọ,+ ọ bụ ha ka m ga-akpọba na ya, ha ga-amatakwa ala ahụ nke unu jụrụ.+
39 Ma ụmụntakịrị unu, bụ́ ndị unu kwuru banyere ha, sị: “A ga-achịkọrọ ha!”+ ụmụ unu kwa, ndị na-amaghị ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ taa, ọ bụ ha ga-aba n’ebe ahụ, ọ bụkwa ha ka m ga-enye ya, ha ga-enwetakwa ya.