Joshụa 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee zaa, sị: “Ee e, kama mụ onwe m bịara ugbu a dị ka ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova.”+ Jọshụa wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị ka onyenwe m na-agwa ohu ya?” Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2018, p. 23 Ụlọ Nche,12/1/2004, p. 96/15/1998, p. 24
14 O wee zaa, sị: “Ee e, kama mụ onwe m bịara ugbu a dị ka ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova.”+ Jọshụa wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị ka onyenwe m na-agwa ohu ya?”