Joshụa 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee gakwuru Jọshụa n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal+ ma gwa ya na ndị Izrel, sị: “Ọ bụ n’ala dị anya ka anyị si bịa. Ma ugbu a, ka anyị na unu gbaa ndụ.”+
6 Ha wee gakwuru Jọshụa n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal+ ma gwa ya na ndị Izrel, sị: “Ọ bụ n’ala dị anya ka anyị si bịa. Ma ugbu a, ka anyị na unu gbaa ndụ.”+