Joshụa 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nke a bụ ihe anyị ga-eme ha ma hapụ ha ndụ, ka a ghara iweso anyị iwe n’ihi iyi anyị ṅụụrụ ha.”+