Ndị Ikpe 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb,+ ihe m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?” Ọ bụ mgbe o kwuru ihe a ka mmụọ ha dajụrụ.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Ụlọ Nche,8/15/2000, p. 25
3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb,+ ihe m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?” Ọ bụ mgbe o kwuru ihe a ka mmụọ ha dajụrụ.+