Ndị Ikpe 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Ziba na Zalmọna+ nọ na Kakọ, ha na ndị agha ha, ihe dị ka puku mmadụ iri na ise, bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị agha niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ;+ ndị e gburula egbu dị narị puku ndị ikom na iri puku abụọ bụ́ ndị na-ebu mma agha.+
10 Ma Ziba na Zalmọna+ nọ na Kakọ, ha na ndị agha ha, ihe dị ka puku mmadụ iri na ise, bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị agha niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ;+ ndị e gburula egbu dị narị puku ndị ikom na iri puku abụọ bụ́ ndị na-ebu mma agha.+