Ndị Ikpe 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee gwa Jita ọkpara ya, sị: “Bilie, gbuo ha.” Ma nwa okoro ahụ amịpụtaghị mma agha ya, n’ihi na egwu na-atụ ya, n’ihi na ọ ka bụ nwata.+
20 O wee gwa Jita ọkpara ya, sị: “Bilie, gbuo ha.” Ma nwa okoro ahụ amịpụtaghị mma agha ya, n’ihi na egwu na-atụ ya, n’ihi na ọ ka bụ nwata.+