1 Samuel 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ lụrụ ụmụ nwaanyị abụọ, aha otu bụ Hana, aha nke ọzọ abụrụ Penina. Penina mụrụ ụmụ, ma Hana amụghị nwa ọ bụla.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:2 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 15
2 Ọ lụrụ ụmụ nwaanyị abụọ, aha otu bụ Hana, aha nke ọzọ abụrụ Penina. Penina mụrụ ụmụ, ma Hana amụghị nwa ọ bụla.+