1 Samuel 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụkwa otú ahụ ka ọ na-eme kwa afọ,+ mgbe ọ bụla ọ gara n’ụlọ Jehova.+ Otú ahụ ka ọ na-akpasu ya iwe, nke na-eme ka ọ na-akwa ákwá ma ghara iri nri. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:7 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 15
7 Ọ bụkwa otú ahụ ka ọ na-eme kwa afọ,+ mgbe ọ bụla ọ gara n’ụlọ Jehova.+ Otú ahụ ka ọ na-akpasu ya iwe, nke na-eme ka ọ na-akwa ákwá ma ghara iri nri.