1 Samuel 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jesi wee kpọọ Abinadab,+ meekwa ka ọ gafere n’ihu Samuel, ma ọ sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.”
8 Jesi wee kpọọ Abinadab,+ meekwa ka ọ gafere n’ihu Samuel, ma ọ sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.”