1 Samuel 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee malite ịsị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze+ ala ya? Ọ́ bụghị onye a ka ha nọ na-agbara egwú,+ na-agụ, sị,‘Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+
11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee malite ịsị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze+ ala ya? Ọ́ bụghị onye a ka ha nọ na-agbara egwú,+ na-agụ, sị,‘Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+