1 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ugoloọma na-ewetakwara ya achịcha na anụ n’ụtụtụ nakwa achịcha na anụ n’anyasị, ọ nọkwa na-aṅụ mmiri si n’iyi ndagwurugwu ahụ.+
6 Ugoloọma na-ewetakwara ya achịcha na anụ n’ụtụtụ nakwa achịcha na anụ n’anyasị, ọ nọkwa na-aṅụ mmiri si n’iyi ndagwurugwu ahụ.+