Ọnụ Ọgụgụ 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Aka Jehova ọ̀ dị mkpụmkpụ?+ Ugbu a, ị ga-ahụ ma ihe m kwuru ọ̀ ga-emezu ma ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu.”+ Ndị Ikpe 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke wee gbapuo olulu yiri íkwè nke dị na Lihaị, mmiri+ wee si na ya na-agbapụta, o wee ṅụọ mmiri, mmụọ ya+ wee laghachite, o wee nweta ume.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ aha ya En-hakọre, bụ́ nke dị na Lihaị ruo taa. Abụ Ọma 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihere agaghị eme ha n’oge ọdachi,+Afọ ga-ejukwa ha n’oge ụnwụ.+
23 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Aka Jehova ọ̀ dị mkpụmkpụ?+ Ugbu a, ị ga-ahụ ma ihe m kwuru ọ̀ ga-emezu ma ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu.”+
19 Chineke wee gbapuo olulu yiri íkwè nke dị na Lihaị, mmiri+ wee si na ya na-agbapụta, o wee ṅụọ mmiri, mmụọ ya+ wee laghachite, o wee nweta ume.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ aha ya En-hakọre, bụ́ nke dị na Lihaị ruo taa.