1 Ihe E Mere 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Tehat amụọ Zebad, Zebad amụọ Shutela. Ifrem mụkwara Iza na Iliad. Ndị Gat+ a mụrụ n’ala ahụ gburu ha n’ihi na ha gbadatara ịchịrị anụ ụlọ ha.
21 Tehat amụọ Zebad, Zebad amụọ Shutela. Ifrem mụkwara Iza na Iliad. Ndị Gat+ a mụrụ n’ala ahụ gburu ha n’ihi na ha gbadatara ịchịrị anụ ụlọ ha.