1 Ihe E Mere 8:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ụmụ Yulam bụ ndị dimkpa,+ bụ́ ndị dike, ndị na-ekwe ụta,+ nweekwa ọtụtụ ụmụ+ na ụmụ ụmụ, otu narị mmadụ na iri ise. Ndị a niile bụ ụmụ Benjamin.
40 Ụmụ Yulam bụ ndị dimkpa,+ bụ́ ndị dike, ndị na-ekwe ụta,+ nweekwa ọtụtụ ụmụ+ na ụmụ ụmụ, otu narị mmadụ na iri ise. Ndị a niile bụ ụmụ Benjamin.