2 Ihe E Mere 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ rụkwara ụdọ ígwè+ yiri ihe olu wee tinye ha n’elu ogidi ndị ahụ. Ọ kpụkwara otu narị mkpụrụ pọmigranet+ wee ganye ha n’ụdọ ígwè ndị ahụ.
16 Ọ rụkwara ụdọ ígwè+ yiri ihe olu wee tinye ha n’elu ogidi ndị ahụ. Ọ kpụkwara otu narị mkpụrụ pọmigranet+ wee ganye ha n’ụdọ ígwè ndị ahụ.